Jenesis 36:19
Genesis 36:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Ịsọ (ya bụ, Edọm). Ndị a bụkwa ọnụmara ha.
Genesis 36:19 in English
Genesis 36:19 · Berean Standard Bible
All these are the sons of Esau (that is, Edom), and they were their chiefs.
Context
17Ndị bụ ụmụ Reuel, nwa Ịsọ,
e nwere ọnụmara Nahat, ọnụmara Zera, ọnụmara Shama, ọnụmara Miza. Ọnụmara ndị a bụ ụmụ Reuel nʼala Edọm. Ha bụ ụmụ Basemat, nwunye Ịsọ. 18Ndị a bụ ụmụ Oholibama, nwunye Ịsọ,
ọnụmara Jeush, ọnụmara Jalam, na ọnụmara Kora. Ndị a bụ ọnụmara ụmụ Oholibama nwa Ana, nwunye Ịsọ. 19Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Ịsọ (ya bụ, Edọm). Ndị a bụkwa ọnụmara ha. 20Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Sia onye Hor, ndị bi nʼakụkụ ala ahụ:
Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, 21Dishọn, Eza na Dishan. Ụmụ ndị ikom Sia nʼala Edọm, ha bụ ndị ọnụmara Hor.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.