Native Bible

Genesis 11:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Serug gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Nahọ.

Genesis 11:22 in English

Genesis 11:22 · Berean Standard Bible

When Serug was 30 years old, he became the father of Nahor.

Context

20Reu gbara iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ mụrụ Serug. 21Emesịa, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na asaa ọzọ, mgbe ọ mụsịrị Serug, ọ mụtakwara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 22Serug gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Nahọ. 23Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Nahọ, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 24Nahọ gbara iri afọ abụọ na itoolu mgbe ọ mụrụ Tera.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.