Native Bible

Genesis 11:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịa, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na asaa ọzọ, mgbe ọ mụsịrị Serug, ọ mụtakwara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 11:21 in English

Genesis 11:21 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Serug, Reu lived 207 years and had other sons and daughters.

Context

19Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Reu, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na itoolu ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 20Reu gbara iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ mụrụ Serug. 21Emesịa, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na asaa ọzọ, mgbe ọ mụsịrị Serug, ọ mụtakwara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 22Serug gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Nahọ. 23Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Nahọ, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.