Jenesis 11:20
Genesis 11:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Reu gbara iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ mụrụ Serug.
Genesis 11:20 in English
Genesis 11:20 · Berean Standard Bible
When Reu was 32 years old, he became the father of Serug.
Context
18Peleg gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Reu. 19Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Reu, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na itoolu ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 20Reu gbara iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ mụrụ Serug. 21Emesịa, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na asaa ọzọ, mgbe ọ mụsịrị Serug, ọ mụtakwara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 22Serug gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Nahọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.