Native Bible

Genesis 11:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Peleg gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Reu.

Genesis 11:18 in English

Genesis 11:18 · Berean Standard Bible

When Peleg was 30 years old, he became the father of Reu.

Context

16Eba gbara iri afọ atọ na anọ mgbe ọ mụrụ Peleg. 17Mgbe ọ ghọrọ nna Peleg, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na iri atọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 18Peleg gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Reu. 19Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Reu, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na itoolu ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 20Reu gbara iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ mụrụ Serug.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.