Jenesis 11:16
Genesis 11:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Eba gbara iri afọ atọ na anọ mgbe ọ mụrụ Peleg.
Genesis 11:16 in English
Genesis 11:16 · Berean Standard Bible
When Eber was 34 years old, he became the father of Peleg.
Context
14Shela gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ nwa ya nwoke Eba. 15Mgbe ọ ghọrọ nna Eba, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 16Eba gbara iri afọ atọ na anọ mgbe ọ mụrụ Peleg. 17Mgbe ọ ghọrọ nna Peleg, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na iri atọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 18Peleg gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Reu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.