Jenesis 11:15
Genesis 11:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọ ghọrọ nna Eba, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Genesis 11:15 in English
Genesis 11:15 · Berean Standard Bible
And after he had become the father of Eber, Shelah lived 403 years and had other sons and daughters.
Context
13Mgbe ọ mụchara Shela, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 14Shela gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ nwa ya nwoke Eba. 15Mgbe ọ ghọrọ nna Eba, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 16Eba gbara iri afọ atọ na anọ mgbe ọ mụrụ Peleg. 17Mgbe ọ ghọrọ nna Peleg, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na iri atọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.