Native Bible

Genesis 11:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Mgbe ọ mụchara Shela, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 11:13 in English

Genesis 11:13 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Shelah, Arphaxad lived 403 years and had other sons and daughters.*

Context

11Shem dịrị ndụ, mgbe ọ mụsịrị Apakshad, narị afọ ise ọzọ, mụtakwa ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 12Mgbe Apakshad gbara iri afọ atọ na ise, ọ mụtara Shela. 13Mgbe ọ mụchara Shela, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 14Shela gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ nwa ya nwoke Eba. 15Mgbe ọ ghọrọ nna Eba, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.