Jenesis 11:12
Genesis 11:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Apakshad gbara iri afọ atọ na ise, ọ mụtara Shela.
Genesis 11:12 in English
Genesis 11:12 · Berean Standard Bible
When Arphaxad was 35 years old, he became the father of Shelah.
Context
10Nke a bụ akụkọ banyere usoro ezinaụlọ Shem.
Mgbe afọ abụọ gafechara site nʼoge uju mmiri ahụ, nʼoge Shem gbara narị afọ, ọ mụtara Apakshad. 11Shem dịrị ndụ, mgbe ọ mụsịrị Apakshad, narị afọ ise ọzọ, mụtakwa ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 12Mgbe Apakshad gbara iri afọ atọ na ise, ọ mụtara Shela. 13Mgbe ọ mụchara Shela, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 14Shela gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ nwa ya nwoke Eba.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.