Jenesis 11:14
Genesis 11:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Shela gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ nwa ya nwoke Eba.
Genesis 11:14 in English
Genesis 11:14 · Berean Standard Bible
When Shelah was 30 years old, he became the father of Eber.
Context
12Mgbe Apakshad gbara iri afọ atọ na ise, ọ mụtara Shela. 13Mgbe ọ mụchara Shela, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 14Shela gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ nwa ya nwoke Eba. 15Mgbe ọ ghọrọ nna Eba, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 16Eba gbara iri afọ atọ na anọ mgbe ọ mụrụ Peleg.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.