Jenesis 11:17
Genesis 11:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe ọ ghọrọ nna Peleg, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na iri atọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Genesis 11:17 in English
Genesis 11:17 · Berean Standard Bible
And after he had become the father of Peleg, Eber lived 430 years and had other sons and daughters.
Context
15Mgbe ọ ghọrọ nna Eba, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 16Eba gbara iri afọ atọ na anọ mgbe ọ mụrụ Peleg. 17Mgbe ọ ghọrọ nna Peleg, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na iri atọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 18Peleg gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Reu. 19Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Reu, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na itoolu ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.