Native Bible

Genesis 11:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Reu, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na itoolu ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 11:19 in English

Genesis 11:19 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Reu, Peleg lived 209 years and had other sons and daughters.

Context

17Mgbe ọ ghọrọ nna Peleg, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na iri atọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 18Peleg gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Reu. 19Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Reu, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na itoolu ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 20Reu gbara iri afọ atọ na abụọ mgbe ọ mụrụ Serug. 21Emesịa, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na asaa ọzọ, mgbe ọ mụsịrị Serug, ọ mụtakwara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.