Native Bible

Genesis 11:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Nahọ, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Genesis 11:23 in English

Genesis 11:23 · Berean Standard Bible

And after he had become the father of Nahor, Serug lived 200 years and had other sons and daughters.

Context

21Emesịa, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ na asaa ọzọ, mgbe ọ mụsịrị Serug, ọ mụtakwara ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 22Serug gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Nahọ. 23Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Nahọ, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 24Nahọ gbara iri afọ abụọ na itoolu mgbe ọ mụrụ Tera. 25Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Tera, ọ dịrị ndụ narị afọ na afọ iri na itoolu ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.