Jenesis 11:24
Genesis 11:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nahọ gbara iri afọ abụọ na itoolu mgbe ọ mụrụ Tera.
Genesis 11:24 in English
Genesis 11:24 · Berean Standard Bible
When Nahor was 29 years old, he became the father of Terah.
Context
22Serug gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ Nahọ. 23Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Nahọ, ọ dịrị ndụ narị afọ abụọ ọzọ mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 24Nahọ gbara iri afọ abụọ na itoolu mgbe ọ mụrụ Tera. 25Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Tera, ọ dịrị ndụ narị afọ na afọ iri na itoolu ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 26Mgbe Tera gbara iri afọ asaa, ọ ghọrọ nna Ebram, Nahọ na Haran.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.