Jenesis 11:26
Genesis 11:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe Tera gbara iri afọ asaa, ọ ghọrọ nna Ebram, Nahọ na Haran.
Genesis 11:26 in English
Genesis 11:26 · Berean Standard Bible
When Terah was 70 years old, he became the father of Abram, Nahor, and Haran.
Context
24Nahọ gbara iri afọ abụọ na itoolu mgbe ọ mụrụ Tera. 25Emesịa, mgbe ọ ghọrọ nna Tera, ọ dịrị ndụ narị afọ na afọ iri na itoolu ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom. 26Mgbe Tera gbara iri afọ asaa, ọ ghọrọ nna Ebram, Nahọ na Haran. 27Nke a bụ akụkọ gbasara usoro ezinaụlọ Tera.
Tera ghọrọ nna Ebram, Nahọ na Haran. Haran ghọrọ nna Lọt. 28Haran nwụrụ nʼihu nna ya Tera nʼala ebe a nọ mụọ ya, nke bụ na Ụọ, obodo ndị Kaldịa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.