Native Bible

Genesis 10:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Kush* bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan.

Genesis 10:7 in English

Genesis 10:7 · Berean Standard Bible

The sons of Cush: Seba, Havilah, Sabtah,* Raamah, and Sabteca. And the sons of Raamah: Sheba and Dedan.

Context

5(Site nʼagbụrụ ndị a bi nʼakụkụ mmiri ka e nwetara mba dị iche iche, nʼagbụrụ ha nʼime obodo ha dị iche iche, ndị ọbụla nʼime ha nwekwara asụsụ nke ha.) 6Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush,* Ijipt, Put na Kenan. 7Ụmụ ndị ikom Kush* bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan. 8Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. 9Ọ bụ dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị. Ọ bụ nke a mere e ji na-ekwu okwu na-asị, “Ị dị ka Nimrọd, dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.