Native Bible

Genesis 10:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush,* Ijipt, Put na Kenan.

Genesis 10:6 in English

Genesis 10:6 · Berean Standard Bible

The sons of Ham: Cush, Mizraim, Put, and Canaan.

Context

4Ụmụ ndị ikom Javan bụ: Elisha, Tashish, Kitim na Rodanim. 5(Site nʼagbụrụ ndị a bi nʼakụkụ mmiri ka e nwetara mba dị iche iche, nʼagbụrụ ha nʼime obodo ha dị iche iche, ndị ọbụla nʼime ha nwekwara asụsụ nke ha.) 6Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush,* Ijipt, Put na Kenan. 7Ụmụ ndị ikom Kush* bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan. 8Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.