Jenesis 10:4
Genesis 10:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Javan bụ: Elisha, Tashish, Kitim na Rodanim.
Genesis 10:4 in English
Genesis 10:4 · Berean Standard Bible
And the sons of Javan: Elishah, Tarshish, the Kittites, and the Rodanites.*
Context
2Ụmụ ndị ikom Jafet bụ:
Goma, Magog, Madai, Javan, Tubal, Meshek na Tiras. 3Ụmụ ndị ikom Goma bụ:
Ashkenaz, Rifat na Togama. 4Ụmụ ndị ikom Javan bụ:
Elisha, Tashish, Kitim na Rodanim. 5(Site nʼagbụrụ ndị a bi nʼakụkụ mmiri ka e nwetara mba dị iche iche, nʼagbụrụ ha nʼime obodo ha dị iche iche, ndị ọbụla nʼime ha nwekwara asụsụ nke ha.) 6Ụmụ ndị ikom Ham bụ:
Kush,* Ijipt, Put na Kenan.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.