Jenesis 10:3
Genesis 10:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Goma bụ: Ashkenaz, Rifat na Togama.
Genesis 10:3 in English
Genesis 10:3 · Berean Standard Bible
The sons of Gomer: Ashkenaz, Riphath, and Togarmah.
Context
1Ndị a bụ akụkọ banyere Shem, Ham na Jafet, ụmụ ndị ikom atọ Noa mụrụ. Ha onwe ha mụtara ụmụ nke aka ha, mgbe uju mmiri gafesịrị. 2Ụmụ ndị ikom Jafet bụ:
Goma, Magog, Madai, Javan, Tubal, Meshek na Tiras. 3Ụmụ ndị ikom Goma bụ:
Ashkenaz, Rifat na Togama. 4Ụmụ ndị ikom Javan bụ:
Elisha, Tashish, Kitim na Rodanim. 5(Site nʼagbụrụ ndị a bi nʼakụkụ mmiri ka e nwetara mba dị iche iche, nʼagbụrụ ha nʼime obodo ha dị iche iche, ndị ọbụla nʼime ha nwekwara asụsụ nke ha.)
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.