Jenesis 10:1
Genesis 10:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ akụkọ banyere Shem, Ham na Jafet, ụmụ ndị ikom atọ Noa mụrụ. Ha onwe ha mụtara ụmụ nke aka ha, mgbe uju mmiri gafesịrị.
Genesis 10:1 in English
Genesis 10:1 · Berean Standard Bible
This is the account of Noah’s sons Shem, Ham, and Japheth, who also had sons after the flood.
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.