Native Bible

Genesis 10:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

(Site nʼagbụrụ ndị a bi nʼakụkụ mmiri ka e nwetara mba dị iche iche, nʼagbụrụ ha nʼime obodo ha dị iche iche, ndị ọbụla nʼime ha nwekwara asụsụ nke ha.)

Genesis 10:5 in English

Genesis 10:5 · Berean Standard Bible

From these, the maritime peoples separated into their territories, according to their languages, by clans within their nations.

Context

3Ụmụ ndị ikom Goma bụ: Ashkenaz, Rifat na Togama. 4Ụmụ ndị ikom Javan bụ: Elisha, Tashish, Kitim na Rodanim. 5(Site nʼagbụrụ ndị a bi nʼakụkụ mmiri ka e nwetara mba dị iche iche, nʼagbụrụ ha nʼime obodo ha dị iche iche, ndị ọbụla nʼime ha nwekwara asụsụ nke ha.) 6Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush,* Ijipt, Put na Kenan. 7Ụmụ ndị ikom Kush* bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.