Native Bible

Genesis 10:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa.

Genesis 10:8 in English

Genesis 10:8 · Berean Standard Bible

Cush was the father of Nimrod, who began to be a mighty one * on the earth.

Context

6Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush,* Ijipt, Put na Kenan. 7Ụmụ ndị ikom Kush* bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan. 8Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. 9Ọ bụ dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị. Ọ bụ nke a mere e ji na-ekwu okwu na-asị, “Ị dị ka Nimrọd, dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị.” 10Obodo ndị bụ mmalite alaeze ya bụ, Babel,* Erek, Akad na Kalne, ndị dị nʼala Shaịna.*

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.