Native Bible

Genesis 10:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ bụ dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị. Ọ bụ nke a mere e ji na-ekwu okwu na-asị, “Ị dị ka Nimrọd, dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị.”

Genesis 10:9 in English

Genesis 10:9 · Berean Standard Bible

He was a mighty hunter before * the LORD; so it is said, “Like Nimrod, a mighty hunter before the LORD.”

Context

7Ụmụ ndị ikom Kush* bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan. 8Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. 9Ọ bụ dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị. Ọ bụ nke a mere e ji na-ekwu okwu na-asị, “Ị dị ka Nimrọd, dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị.” 10Obodo ndị bụ mmalite alaeze ya bụ, Babel,* Erek, Akad na Kalne, ndị dị nʼala Shaịna.* 11Site nʼala ahụ ọ gara Asịrịa, ebe o wuru obodo Ninive na Rehobọt Ia, na Kala,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.