Jenesis 10:11
Genesis 10:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼala ahụ ọ gara Asịrịa, ebe o wuru obodo Ninive na Rehobọt Ia, na Kala,
Genesis 10:11 in English
Genesis 10:11 · Berean Standard Bible
From that land he went forth into Assyria, where he built Nineveh, Rehoboth-Ir, Calah,
Context
9Ọ bụ dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị. Ọ bụ nke a mere e ji na-ekwu okwu na-asị, “Ị dị ka Nimrọd, dike nʼịchụ nta, nʼihu Onyenwe anyị.” 10Obodo ndị bụ mmalite alaeze ya bụ, Babel,* Erek, Akad na Kalne, ndị dị nʼala Shaịna.* 11Site nʼala ahụ ọ gara Asịrịa, ebe o wuru obodo Ninive na Rehobọt Ia, na Kala, 12na Resin, nke dị nʼetiti Ninive na Kala, ya bụ obodo ukwu ahụ. 13Ijipt bụ nna ndị
Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.