Native Bible

Genesis 10:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Resin, nke dị nʼetiti Ninive na Kala, ya bụ obodo ukwu ahụ.

Genesis 10:12 in English

Genesis 10:12 · Berean Standard Bible

and Resen, which is between Nineveh and the great city of Calah.

Context

10Obodo ndị bụ mmalite alaeze ya bụ, Babel,* Erek, Akad na Kalne, ndị dị nʼala Shaịna.* 11Site nʼala ahụ ọ gara Asịrịa, ebe o wuru obodo Ninive na Rehobọt Ia, na Kala, 12na Resin, nke dị nʼetiti Ninive na Kala, ya bụ obodo ukwu ahụ. 13Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh, 14ndị Patrus, ndị Kasluh (onye ndị Filistia* sitere na ya) na ndị Kafto.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.