Native Bible

Genesis 10:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ndị Patrus, ndị Kasluh (onye ndị Filistia* sitere na ya) na ndị Kafto.

Genesis 10:14 in English

Genesis 10:14 · Berean Standard Bible

the Pathrusites, the Casluhites (from whom the Philistines came), and the Caphtorites.*

Context

12na Resin, nke dị nʼetiti Ninive na Kala, ya bụ obodo ukwu ahụ. 13Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh, 14ndị Patrus, ndị Kasluh (onye ndị Filistia* sitere na ya) na ndị Kafto. 15Kenan bụ nna Saịdọn, ọkpara ya, na ndị Het, 16ndị Jebus, ndị Amọrait, ndị Gigash,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.