Native Bible

Genesis 10:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh,

Genesis 10:13 in English

Genesis 10:13 · Berean Standard Bible

Mizraim was the father of the Ludites, the Anamites, the Lehabites, the Naphtuhites,

Context

11Site nʼala ahụ ọ gara Asịrịa, ebe o wuru obodo Ninive na Rehobọt Ia, na Kala, 12na Resin, nke dị nʼetiti Ninive na Kala, ya bụ obodo ukwu ahụ. 13Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh, 14ndị Patrus, ndị Kasluh (onye ndị Filistia* sitere na ya) na ndị Kafto. 15Kenan bụ nna Saịdọn, ọkpara ya, na ndị Het,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.