Ekiliziastis 8:3
Ecclesiastes 8:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Emela ngwangwa isi nʼihu eze pụọ. Akwagidela ihe ọjọọ nʼihi na ọ ga-eme ihe masịrị ya.
Ecclesiastes 8:3 in English
Ecclesiastes 8:3 · Berean Standard Bible
Do not hasten to leave his presence, and do not persist in a bad cause, for he will do whatever he pleases.
Context
1Onye dị ka onye amamihe?
Onye maara nkọwa ihe?
Amamihe na-enyekwa ihu ya ihe,
na-emekwa ka mgbarụ nke ihu ya gbanwee. 2Asị m, debe iwu eze, nʼihi iyi ị ṅụrụ nʼihu Chineke.* 3Emela ngwangwa isi nʼihu eze pụọ. Akwagidela ihe ọjọọ nʼihi na ọ ga-eme ihe masịrị ya. 4Nʼihi na okwu eze nwere ike ọ dịghị onye pụrụ ịjụ ya, Gịnị ka ị na-eme? 5Onye na-edebe iwu eze agaghị adaba na nsogbu.
Onye maara ihe na-ama mgbe kwesiri na ụzọ kwesiri ime ihe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.