Native Bible

Ecclesiastes 8:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Asị m, debe iwu eze, nʼihi iyi ị ṅụrụ nʼihu Chineke.*

Ecclesiastes 8:2 in English

Ecclesiastes 8:2 · Berean Standard Bible

Keep the king’s command, I say, because of your oath before God.

Context

1Onye dị ka onye amamihe? Onye maara nkọwa ihe? Amamihe na-enyekwa ihu ya ihe, na-emekwa ka mgbarụ nke ihu ya gbanwee. 2Asị m, debe iwu eze, nʼihi iyi ị ṅụrụ nʼihu Chineke.* 3Emela ngwangwa isi nʼihu eze pụọ. Akwagidela ihe ọjọọ nʼihi na ọ ga-eme ihe masịrị ya. 4Nʼihi na okwu eze nwere ike ọ dịghị onye pụrụ ịjụ ya, Gịnị ka ị na-eme?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.