Ekiliziastis 8:4
Ecclesiastes 8:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na okwu eze nwere ike ọ dịghị onye pụrụ ịjụ ya, Gịnị ka ị na-eme?
Ecclesiastes 8:4 in English
Ecclesiastes 8:4 · Berean Standard Bible
For the king’s word is supreme, and who can say to him, “What are you doing?”
Context
2Asị m, debe iwu eze, nʼihi iyi ị ṅụrụ nʼihu Chineke.* 3Emela ngwangwa isi nʼihu eze pụọ. Akwagidela ihe ọjọọ nʼihi na ọ ga-eme ihe masịrị ya. 4Nʼihi na okwu eze nwere ike ọ dịghị onye pụrụ ịjụ ya, Gịnị ka ị na-eme? 5Onye na-edebe iwu eze agaghị adaba na nsogbu.
Onye maara ihe na-ama mgbe kwesiri na ụzọ kwesiri ime ihe. 6Ihe niile nwere oge kwesiri ya, ụzọ e si eme ha dịkwa,
ọ bụ ezie na nsogbu mmadụ dị ukwuu nʼahụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.