Ekiliziastis 8:1
Ecclesiastes 8:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye dị ka onye amamihe? Onye maara nkọwa ihe? Amamihe na-enyekwa ihu ya ihe, na-emekwa ka mgbarụ nke ihu ya gbanwee.
Ecclesiastes 8:1 in English
Ecclesiastes 8:1 · Berean Standard Bible
Who is like the wise man? Who knows the interpretation of a matter? A man’s wisdom brightens his face, and the sternness of his face is changed.
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.