Ekiliziastis 7:18
Ecclesiastes 7:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ dị mma ijide otu na-esepụghị aka na nke ọzọ, onye na-atụ egwu Chineke ga-enweta uru nʼime ha abụọ.
Ecclesiastes 7:18 in English
Ecclesiastes 7:18 · Berean Standard Bible
It is good to grasp the one and not let the other slip from your hand. For he who fears God will follow both warnings.*
Context
16Nʼihi ya, abụbigala onye ezi omume oke,
emekwala onwe gị onye mabigara ihe oke.
Gịnị mere i ji achọ igbu onwe gị? 17Abụbigala onye na-emefe ajọ omume oke,
abụkwala onye nzuzu!
Gịnị ka ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị? 18Ọ dị mma ijide otu
na-esepụghị aka na nke ọzọ,
onye na-atụ egwu Chineke ga-enweta uru nʼime ha abụọ. 19Amamihe na-eme ka otu onye dị ike
karịa mmadụ iri na-achị otu obodo. 20Gbaa ụwa niile gburugburu, ọ dịghị otu onye bụ onye ezi omume,
ọ dịghị onye na-eme ihe ziri ezi nke na-adịghị eme mmehie mgbe ọbụla.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.