Ekiliziastis 1:3
Ecclesiastes 1:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Olee uru mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile ọ na-adọgbu onwe ya nʼọrụ nʼokpuru anyanwụ?
Ecclesiastes 1:3 in English
Ecclesiastes 1:3 · Berean Standard Bible
What does a man gain from all his labor, at which he toils under the sun?
Context
1Okwu onye ozizi, nwa Devid, onye bụ eze na Jerusalem. 2Ihe efu, ihe niile bụ ihe efu
ka onye ozizi na-ekwu.
Ihe na-enweghị isi* ka ihe niile bụ.
Ihe niile bụ nnọọ ihe efu. 3Olee uru mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile
ọ na-adọgbu onwe ya nʼọrụ nʼokpuru anyanwụ? 4Otu ọgbọ laa, ọgbọ ọzọ abịa,
ma ụwa na-adịgide ruo ebighị ebi. 5Anyanwụ na-awa, na-adakwa,
ma mee ngwangwa laghachi ebe o si awapụta.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.