Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ihe okwu ndị a pụtara bụ nke a: “Mene, Chineke agụkọọla ụbọchị ọchịchị gị, mee ka ha bịa na njedebe.

Daniel 5:26 in English

Daniel 5:26 · Berean Standard Bible

And this is the interpretation of the message: MENE * means that God has numbered the days of your reign and brought it to an end.

Context

24Ọ bụ nke a mere o ji zite aka ahụ ị hụrụ, nke depụtara ozi a. 25“Nke a bụ ozi ahụ e dere: mene, mene, tekel, parsin 26“Ihe okwu ndị a pụtara bụ nke a: “Mene, Chineke agụkọọla ụbọchị ọchịchị gị, mee ka ha bịa na njedebe. 27“Tekel, atụọla gị nʼime ihe ọtụtụ chọpụta na o nweghị ihe ọbụla ị bụ. 28“Parsin, ekewala alaeze gị nyefee ya nʼaka ndị Midia na Peshịa.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.