Native Bible

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Parsin, ekewala alaeze gị nyefee ya nʼaka ndị Midia na Peshịa.”

Daniel 5:28 in English

Daniel 5:28 · Berean Standard Bible

PERES * means that your kingdom has been divided and given over to the Medes and Persians.”

Context

26“Ihe okwu ndị a pụtara bụ nke a: “Mene, Chineke agụkọọla ụbọchị ọchịchị gị, mee ka ha bịa na njedebe. 27“Tekel, atụọla gị nʼime ihe ọtụtụ chọpụta na o nweghị ihe ọbụla ị bụ. 28“Parsin, ekewala alaeze gị nyefee ya nʼaka ndị Midia na Peshịa.” 29Mgbe ahụ Belshaza nyere iwu ka e yikwasị Daniel uwe odo odo ndị eze ahụ, ka e yinye ya ihe olu ọlaedo. O nyekwara iwu ka e kwusaa nʼalaeze ya niile, na o meela ya onye ọchịchị nke atọ nʼalaeze ahụ. 30Nʼabalị ụbọchị ahụ kwa ka e gburu Belshaza eze ndị Kaldịa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.