Daniel 5:27
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Tekel, atụọla gị nʼime ihe ọtụtụ chọpụta na o nweghị ihe ọbụla ị bụ.
Daniel 5:27 in English
Daniel 5:27 · Berean Standard Bible
TEKEL * means that you have been weighed on the scales and found deficient.
Context
25“Nke a bụ ozi ahụ e dere:
mene, mene, tekel, parsin 26“Ihe okwu ndị a pụtara bụ nke a:
“Mene, Chineke agụkọọla ụbọchị ọchịchị gị, mee ka ha bịa na njedebe. 27“Tekel, atụọla gị nʼime ihe ọtụtụ chọpụta na o nweghị ihe ọbụla ị bụ. 28“Parsin, ekewala alaeze gị nyefee ya nʼaka ndị Midia na Peshịa.” 29Mgbe ahụ Belshaza nyere iwu ka e yikwasị Daniel uwe odo odo ndị eze ahụ, ka e yinye ya ihe olu ọlaedo. O nyekwara iwu ka e kwusaa nʼalaeze ya niile, na o meela ya onye ọchịchị nke atọ nʼalaeze ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.