2 Samuel 1:19
Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Ebube gị, gị Izrel, abụrụla ihe e gburu nʼebe gị niile dị elu. Lee ka ndị bụ dike si daa!
2 Samuel 1:19 in English
2 Samuel 1:19 · Berean Standard Bible
“Your glory, O Israel, lies slain on your heights. How the mighty have fallen!
Context
17Emesịa, Devid depụtara abụ akwa a nʼihi Sọl na Jonatan. 18O nyere iwu ka akụziere ndị Juda, abụ ùta a. E dere ya nʼime akwụkwọ Jesha. 19“Ebube gị, gị Izrel, abụrụla ihe e gburu nʼebe gị niile dị elu.
Lee ka ndị bụ dike si daa! 20“Ekwutela ya na Gat.*
Ekwusala ya nʼokporoụzọ Ashkelọn.*
Ka ada ndị Filistia ghara ịṅụrị ọṅụ.
Ka ụmụ inyom ndị a na-ebighị ugwu ghara iti mkpu ọṅụ. 21“Unu ugwu Gilboa,
ka igirigi maọbụ mmiri ozuzo ghara ịbịakwasị unu.
Ka mmiri ozuzo gharakwa izokwasị nʼaja mbuli elu unu.*
Nʼihi na nʼelu unu ka a nọ merụọ ọta* ndị dị ike.
E, ọta Sọl, nke a na-adịghị etekwa mmanụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.