1 Ndị Tesalonaịka 5:25
1 Thessalonians 5:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Biko ụmụnna, na-ekperenụ anyị ekpere.
1 Thessalonians 5:25 in English
1 Thessalonians 5:25 · Berean Standard Bible
Brothers, pray for us as well.
Context
23Ka Chineke ya onwe ya, bụ Chineke nke udo, doo unu nsọ nʼụzọ niile. Ka e debezuo mmụọ unu na mkpụrụobi unu na anụ ahụ unu nsọ, na-enweghị ntụpọ ọbụla ruo ụbọchị ọbịbịa Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. 24Onye ahụ kpọrọ unu ga-emezu ihe ndị a, nʼihi na ọ bụ onye kwesiri ntụkwasị obi. 25Biko ụmụnna, na-ekperenụ anyị ekpere. 26Werenụ isurita ọnụ dị nsọ na-ekele ụmụnna anyị dum. 27Iwu m na-enye unu site nʼaha Onyenwe anyị bụ ka unu gụpụta akwụkwọ a nʼihu ụmụnna niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.