1 Ndị Tesalonaịka 5:27
1 Thessalonians 5:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Iwu m na-enye unu site nʼaha Onyenwe anyị bụ ka unu gụpụta akwụkwọ a nʼihu ụmụnna niile.
1 Thessalonians 5:27 in English
1 Thessalonians 5:27 · Berean Standard Bible
I charge you before the Lord to have this letter read to all the brothers.
Context
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.