1 Ndị Tesalonaịka 5:26
1 Thessalonians 5:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Werenụ isurita ọnụ dị nsọ na-ekele ụmụnna anyị dum.
1 Thessalonians 5:26 in English
1 Thessalonians 5:26 · Berean Standard Bible
Greet all the brothers with a holy kiss.
Context
24Onye ahụ kpọrọ unu ga-emezu ihe ndị a, nʼihi na ọ bụ onye kwesiri ntụkwasị obi. 25Biko ụmụnna, na-ekperenụ anyị ekpere. 26Werenụ isurita ọnụ dị nsọ na-ekele ụmụnna anyị dum. 27Iwu m na-enye unu site nʼaha Onyenwe anyị bụ ka unu gụpụta akwụkwọ a nʼihu ụmụnna niile. 28Ka amara Onyenwe anyị Jisọs Kraịst dịnyere unu niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.