Native Bible

1 Thessalonians 5:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ahụ kpọrọ unu ga-emezu ihe ndị a, nʼihi na ọ bụ onye kwesiri ntụkwasị obi.

1 Thessalonians 5:24 in English

1 Thessalonians 5:24 · Berean Standard Bible

The One who calls you is faithful, and He will do it.

Context

22Wezuganụ onwe unu nʼihe ọjọọ niile. 23Ka Chineke ya onwe ya, bụ Chineke nke udo, doo unu nsọ nʼụzọ niile. Ka e debezuo mmụọ unu na mkpụrụobi unu na anụ ahụ unu nsọ, na-enweghị ntụpọ ọbụla ruo ụbọchị ọbịbịa Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. 24Onye ahụ kpọrọ unu ga-emezu ihe ndị a, nʼihi na ọ bụ onye kwesiri ntụkwasị obi. 25Biko ụmụnna, na-ekperenụ anyị ekpere. 26Werenụ isurita ọnụ dị nsọ na-ekele ụmụnna anyị dum.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.