Native Bible

1 Kings 4:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ahimaaz, onye na-achị Naftalị (ọ lụkwara nwa nwanyị Solomọn a na-akpọ Basemat).

1 Kings 4:15 in English

1 Kings 4:15 · Berean Standard Bible

Ahimaaz in Naphtali (he had married Basemath, a daughter of Solomon);

Context

13Ben-Geba, onye na-achị Ramọt Gilead, na obodo niile nke ikwu Jaịa, nwa Manase nwere nʼime Gilead, na akụkụ Agob niile nke dị na Bashan, na iri obodo ukwu isii e ji mgbidi gbaa gburugburu, nke nwekwara mkpọrọ bronz e ji kpụọ ụzọ ya. 14Ahinadab nwa Ido, onye na-achị Mahanaim. 15Ahimaaz, onye na-achị Naftalị (ọ lụkwara nwa nwanyị Solomọn a na-akpọ Basemat). 16Baana nwa Hushaị, onye na-achị Asha na Alot. 17Jehoshafat nwa Parua onye na-achị Isaka.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.