Native Bible

1 Kings 4:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Baana nwa Hushaị, onye na-achị Asha na Alot.

1 Kings 4:16 in English

1 Kings 4:16 · Berean Standard Bible

Baana son of Hushai in Asher and in Aloth;

Context

14Ahinadab nwa Ido, onye na-achị Mahanaim. 15Ahimaaz, onye na-achị Naftalị (ọ lụkwara nwa nwanyị Solomọn a na-akpọ Basemat). 16Baana nwa Hushaị, onye na-achị Asha na Alot. 17Jehoshafat nwa Parua onye na-achị Isaka. 18Shimei nwa Ela onye na-achị Benjamin.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.