Native Bible

1 Kings 4:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Shimei nwa Ela onye na-achị Benjamin.

1 Kings 4:18 in English

1 Kings 4:18 · Berean Standard Bible

Shimei son of Ela in Benjamin;

Context

16Baana nwa Hushaị, onye na-achị Asha na Alot. 17Jehoshafat nwa Parua onye na-achị Isaka. 18Shimei nwa Ela onye na-achị Benjamin. 19Gebea nwa Uri, onye na-achị Gilead (ala Saịhọn eze ndị Amọrait, na nke Ọg eze Bashan). Naanị ya ka e doro dịka gọvanọ ala ahụ. 20Nʼoge a, ndị Juda na Izrel bara ụba nʼọnụọgụgụ dịka aja dị nʼakụkụ osimiri. Ha dịkwa ukwuu nʼọnụọgụgụ. Ha na-eri na-aṅụ, na-emekwa onwe ha obi ụtọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.