1 Ndị Eze 4:17
1 Kings 4:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jehoshafat nwa Parua onye na-achị Isaka.
1 Kings 4:17 in English
1 Kings 4:17 · Berean Standard Bible
Jehoshaphat son of Paruah in Issachar;
Context
15Ahimaaz, onye na-achị Naftalị (ọ lụkwara nwa nwanyị Solomọn a na-akpọ Basemat). 16Baana nwa Hushaị, onye na-achị Asha na Alot. 17Jehoshafat nwa Parua onye na-achị Isaka. 18Shimei nwa Ela onye na-achị Benjamin. 19Gebea nwa Uri, onye na-achị Gilead (ala Saịhọn eze ndị Amọrait, na nke Ọg eze Bashan). Naanị ya ka e doro dịka gọvanọ ala ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.