Native Bible

1 Kings 4:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ahinadab nwa Ido, onye na-achị Mahanaim.

1 Kings 4:14 in English

1 Kings 4:14 · Berean Standard Bible

Ahinadab son of Iddo in Mahanaim;

Context

12Baana, nwa Ahilud, onye na-achị Teanak, na Megido nʼakụkụ Bet-Shan niile, nke dị nʼakụkụ Zaretan na ndịda Jezril, sitekwa na Bet-Shan ruo Ebel-Mehola gafee ma ruokwa Jokmeam. 13Ben-Geba, onye na-achị Ramọt Gilead, na obodo niile nke ikwu Jaịa, nwa Manase nwere nʼime Gilead, na akụkụ Agob niile nke dị na Bashan, na iri obodo ukwu isii e ji mgbidi gbaa gburugburu, nke nwekwara mkpọrọ bronz e ji kpụọ ụzọ ya. 14Ahinadab nwa Ido, onye na-achị Mahanaim. 15Ahimaaz, onye na-achị Naftalị (ọ lụkwara nwa nwanyị Solomọn a na-akpọ Basemat). 16Baana nwa Hushaị, onye na-achị Asha na Alot.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.