Native Bible

1 Chronicles 8:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka.

1 Chronicles 8:29 in English

1 Chronicles 8:29 · Berean Standard Bible

Jeiel the father of Gibeon lived * in Gibeon. His wife’s name was Maacah,

Context

27Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham. 28Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. 29Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka. 30Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab, 31Gedoa, Ahio na Zeka

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.