Native Bible

1 Chronicles 8:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gedoa, Ahio na Zeka

1 Chronicles 8:31 in English

Context

29Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka. 30Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab, 31Gedoa, Ahio na Zeka 32na Miklot, onye bụ nna Shimea. Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na Jerusalem. 33Nea mụrụ Kish, nna Sọl. Ma Sọl mụrụ Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.