1 Ihe E Mere 8:30
1 Chronicles 8:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,
1 Chronicles 8:30 in English
1 Chronicles 8:30 · Berean Standard Bible
and Abdon was his firstborn son, then Zur, Kish, Baal,* Nadab,
Context
28Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. 29Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn.
Aha nwunye ya bụ Maaka. 30Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab, 31Gedoa, Ahio na Zeka 32na Miklot, onye bụ nna Shimea. Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na Jerusalem.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.