Native Bible

1 Chronicles 8:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.

1 Chronicles 8:28 in English

1 Chronicles 8:28 · Berean Standard Bible

All these were heads of families, the chiefs according to their genealogies, and they lived in Jerusalem.

Context

26Jeroham mụrụ Shamsherai, Sheharaya, Atalaya, 27Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham. 28Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. 29Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka. 30Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.